Ọrụ Ndịozi 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma Chineke esiwo otú a mezuo ihe ndị ọ kpọsara tupu oge eruo site n’ọnụ ndị amụma niile, na Kraịst ya ga-ata ahụhụ.+
18 Ma Chineke esiwo otú a mezuo ihe ndị ọ kpọsara tupu oge eruo site n’ọnụ ndị amụma niile, na Kraịst ya ga-ata ahụhụ.+