Ọrụ Ndịozi 5:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 sị: “Anyị nyesiri unu iwu ike+ ka unu kwụsị ịdị na-ezi ihe n’aha a, n’agbanyeghịkwa nke ahụ, lee! unu emewo ka ozizi unu jupụta Jeruselem,+ unu kpebikwara ime ka ọbara+ nwoke a dị anyị n’isi.” Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:28 Ịgba Àmà, p. 37 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 21
28 sị: “Anyị nyesiri unu iwu ike+ ka unu kwụsị ịdị na-ezi ihe n’aha a, n’agbanyeghịkwa nke ahụ, lee! unu emewo ka ozizi unu jupụta Jeruselem,+ unu kpebikwara ime ka ọbara+ nwoke a dị anyị n’isi.”