Ọrụ Ndịozi 5:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Chineke nna nna anyị hà kpọlitere+ Jizọs, bụ́ onye unu gburu, kwụwa ya n’elu osisi.+