Ọrụ Ndịozi 5:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Mgbe nke ya gasịrị, Judas onye Galili biliri n’oge a na-edeba aha n’akwụkwọ,+ ọ dọtakwara ndị sooro ya. Ma nwoke ahụ lakwara n’iyi, a chụsasịkwara ndị niile na-erubere ya isi n’ebe niile. Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:37 Ụlọ Nche,10/15/1990, p. 6
37 Mgbe nke ya gasịrị, Judas onye Galili biliri n’oge a na-edeba aha n’akwụkwọ,+ ọ dọtakwara ndị sooro ya. Ma nwoke ahụ lakwara n’iyi, a chụsasịkwara ndị niile na-erubere ya isi n’ebe niile.