Ọrụ Ndịozi 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Nwoke ahụ ji ụjọ legide ya anya wee sị: “Ọ̀ bụ gịnị, Onyenwe anyị?” O wee sị ya: “Ekpere+ na onyinye ebere gị arịgowo dị ka ihe ncheta n’ihu Chineke.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:4 Ụlọ Nche,6/1/1990, p. 18-191/15/1990, p. 6
4 Nwoke ahụ ji ụjọ legide ya anya wee sị: “Ọ̀ bụ gịnị, Onyenwe anyị?” O wee sị ya: “Ekpere+ na onyinye ebere gị arịgowo dị ka ihe ncheta n’ihu Chineke.+