Ọrụ Ndịozi 10:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 N’ihi ya, Kọnịliọs sịrị: “Ụbọchị anọ gara aga, ma a gụwa ya malite n’oge awa a, anọ m na-ekpe ekpere n’ụlọ m n’awa nke itoolu,+ mgbe, lee! otu nwoke yi uwe na-enwupụ enwupụ+ guzoro n’ihu m
30 N’ihi ya, Kọnịliọs sịrị: “Ụbọchị anọ gara aga, ma a gụwa ya malite n’oge awa a, anọ m na-ekpe ekpere n’ụlọ m n’awa nke itoolu,+ mgbe, lee! otu nwoke yi uwe na-enwupụ enwupụ+ guzoro n’ihu m