Ọrụ Ndịozi 10:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ọ bụ ya ka ndị amụma niile na-agba àmà+ banyere ya, na onye ọ bụla nke nwere okwukwe n’ebe ọ nọ na-enweta mgbaghara nke mmehie site n’aha ya.”+
43 Ọ bụ ya ka ndị amụma niile na-agba àmà+ banyere ya, na onye ọ bụla nke nwere okwukwe n’ebe ọ nọ na-enweta mgbaghara nke mmehie site n’aha ya.”+