Ọrụ Ndịozi 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Na nke ugboro abụọ ya, olu ahụ nke si n’eluigwe zara, sị, ‘Kwụsị ịkpọ ihe Chineke mere ka ha dị ọcha ihe rụrụ arụ.’+
9 Na nke ugboro abụọ ya, olu ahụ nke si n’eluigwe zara, sị, ‘Kwụsị ịkpọ ihe Chineke mere ka ha dị ọcha ihe rụrụ arụ.’+