Ọrụ Ndịozi 11:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ya mere, ọ bụrụ na Chineke nyere ha otu onyinye ahụ a na-enye n’efu dị ka o nyekwara anyị bụ́ ndị kweere n’Onyenwe anyị Jizọs Kraịst,+ ònye ka m bụ na m ga-enwe ike igbochi Chineke ime ihe?”+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:17 Ịgba Àmà, p. 73
17 Ya mere, ọ bụrụ na Chineke nyere ha otu onyinye ahụ a na-enye n’efu dị ka o nyekwara anyị bụ́ ndị kweere n’Onyenwe anyị Jizọs Kraịst,+ ònye ka m bụ na m ga-enwe ike igbochi Chineke ime ihe?”+