Ọrụ Ndịozi 14:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ọ bụ ezie na ọ hapụghị onwe ya n’enweghị ihe àmà, ebe o mere ihe ọma,+ na-enye unu mmiri ozuzo+ site n’eluigwe, na oge mkpụrụ ji amị, na-enyekwa unu nri n’ụba, na-emekwa ka unu nwee obi ụtọ.”+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:17 Ịgba Àmà, p. 97-98 Bịaruo Jehova Nso, p. 271-272 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 7 Teta!,nke 3 2021 p. 14 Ụlọ Nche,7/1/2013, p. 116/15/1990, p. 11-12
17 ọ bụ ezie na ọ hapụghị onwe ya n’enweghị ihe àmà, ebe o mere ihe ọma,+ na-enye unu mmiri ozuzo+ site n’eluigwe, na oge mkpụrụ ji amị, na-enyekwa unu nri n’ụba, na-emekwa ka unu nwee obi ụtọ.”+
14:17 Ịgba Àmà, p. 97-98 Bịaruo Jehova Nso, p. 271-272 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 7 Teta!,nke 3 2021 p. 14 Ụlọ Nche,7/1/2013, p. 116/15/1990, p. 11-12