Ọrụ Ndịozi 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mgbe ụbọchị ise gafere, Ananayas+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà bịara, ya na ndị okenye ụfọdụ, tinyere ọkà okwu ihu ọha, onye a na-akpọ Tetọlọs, ha wee kọọrọ+ gọvanọ+ akụkọ ọjọọ banyere Pọl.
24 Mgbe ụbọchị ise gafere, Ananayas+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà bịara, ya na ndị okenye ụfọdụ, tinyere ọkà okwu ihu ọha, onye a na-akpọ Tetọlọs, ha wee kọọrọ+ gọvanọ+ akụkọ ọjọọ banyere Pọl.