Ọrụ Ndịozi 26:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 na Kraịst ga-ata ahụhụ,+ ọ ga-ekwusakwara ndị a na ndị mba ọzọ+ ìhè+ dị ka onye mbụ e si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite.”+
23 na Kraịst ga-ata ahụhụ,+ ọ ga-ekwusakwara ndị a na ndị mba ọzọ+ ìhè+ dị ka onye mbụ e si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite.”+