Ọrụ Ndịozi 26:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ma ka ha na-apụ, ha malitere ịgwa ibe ha, sị: “Ọ dịghị ihe nwoke a na-eme kwesịrị a ga-eji gbuo+ ya ma ọ bụ kee ya agbụ.”
31 Ma ka ha na-apụ, ha malitere ịgwa ibe ha, sị: “Ọ dịghị ihe nwoke a na-eme kwesịrị a ga-eji gbuo+ ya ma ọ bụ kee ya agbụ.”