Ọrụ Ndịozi 28:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma ha nọ na-atụ anya na ahụ́ ya ga-aza aza ma ọ bụ na ọ ga-ada na mberede nwụọ. Mgbe ha cheere ruo ogologo oge ma hụ na ọ dịghị ihe dị njọ mere ya, ha gbanwere obi ha wee malite ịsị na ọ bụ chi.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 28:6 Ịgba Àmà, p. 210
6 Ma ha nọ na-atụ anya na ahụ́ ya ga-aza aza ma ọ bụ na ọ ga-ada na mberede nwụọ. Mgbe ha cheere ruo ogologo oge ma hụ na ọ dịghị ihe dị njọ mere ya, ha gbanwere obi ha wee malite ịsị na ọ bụ chi.+