Ndị Rom 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Tụfịakwa! Kama ka Chineke bụrụ onye eziokwu,+ ọ bụ ezie na mmadụ niile bụ ndị ụgha,+ ọbụna dị ka e dere, sị: “Ka e wee gosi na ị bụ onye ezi omume n’okwu gị, ka i wee merie mgbe a na-ekpe gị ikpe.”+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:4 Ụlọ Nche,6/15/2008, p. 30
4 Tụfịakwa! Kama ka Chineke bụrụ onye eziokwu,+ ọ bụ ezie na mmadụ niile bụ ndị ụgha,+ ọbụna dị ka e dere, sị: “Ka e wee gosi na ị bụ onye ezi omume n’okwu gị, ka i wee merie mgbe a na-ekpe gị ikpe.”+