Ndị Rom 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma ọ bụrụ na e si n’okwu ụgha m mee ka a mara eziokwu nke Chineke+ nke ọma karị, wee nye ya otuto, gịnị mere a ka jikwa na-ama m ikpe na m bụ onye mmehie?+
7 Ma ọ bụrụ na e si n’okwu ụgha m mee ka a mara eziokwu nke Chineke+ nke ọma karị, wee nye ya otuto, gịnị mere a ka jikwa na-ama m ikpe na m bụ onye mmehie?+