Ndị Rom 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ya mere, ebe a kpọworo anyị ndị ezi omume ugbu a site n’ọbara ya,+ a ga-esite n’aka ya zọpụta anyị n’ọnụma ọbụna karị.+
9 Ya mere, ebe a kpọworo anyị ndị ezi omume ugbu a site n’ọbara ya,+ a ga-esite n’aka ya zọpụta anyị n’ọnụma ọbụna karị.+