Ndị Rom 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Otú ọ dị, unu adịghị eme ihe anụ ahụ́ chọrọ, kama unu na-eme ihe mmụọ nsọ+ chọrọ, ma ọ bụrụ n’ezie na mmụọ Chineke bi n’ime unu.+ Ma ọ bụrụ na onye ọ bụla enweghị mmụọ nke Kraịst,+ onye ahụ abụghị onye nke ya.
9 Otú ọ dị, unu adịghị eme ihe anụ ahụ́ chọrọ, kama unu na-eme ihe mmụọ nsọ+ chọrọ, ma ọ bụrụ n’ezie na mmụọ Chineke bi n’ime unu.+ Ma ọ bụrụ na onye ọ bụla enweghị mmụọ nke Kraịst,+ onye ahụ abụghị onye nke ya.