Ndị Rom 8:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Onye ahụ nke na-azọghị ọbụna Ọkpara+ nke ya kama nyefee ya maka anyị niile,+ gịnị mere ya na ya na-agaghịkwa eji obiọma nye anyị ihe niile ọzọ?+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:32 Ụlọ Nche,10/15/2001, p. 14
32 Onye ahụ nke na-azọghị ọbụna Ọkpara+ nke ya kama nyefee ya maka anyị niile,+ gịnị mere ya na ya na-agaghịkwa eji obiọma nye anyị ihe niile ọzọ?+