Ndị Rom 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma ọ bụrụ na ọ bụ site n’obiọma na-erughịrị mmadụ,+ ọ bụkwaghị n’ihi ọrụ;+ ma ọ́ bụghị otú ahụ, obiọma ahụ na-erughịrị mmadụ abụkwaghị obiọma na-erughịrị mmadụ.+
6 Ma ọ bụrụ na ọ bụ site n’obiọma na-erughịrị mmadụ,+ ọ bụkwaghị n’ihi ọrụ;+ ma ọ́ bụghị otú ahụ, obiọma ahụ na-erughịrị mmadụ abụkwaghị obiọma na-erughịrị mmadụ.+