Ndị Rom 11:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na ọ bụrụ na e gbupụrụ gị n’osisi oliv bụ́ nke ọhịa site n’okike ma nyado gị+ n’ụzọ megidere okike n’osisi oliv nke ubi, lee ka ndị a sitere n’okike ga-esi bụrụ ndị a nyadoro karị n’osisi oliv nke ha!+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:24 Ụlọ Nche,5/15/2011, p. 25
24 N’ihi na ọ bụrụ na e gbupụrụ gị n’osisi oliv bụ́ nke ọhịa site n’okike ma nyado gị+ n’ụzọ megidere okike n’osisi oliv nke ubi, lee ka ndị a sitere n’okike ga-esi bụrụ ndị a nyadoro karị n’osisi oliv nke ha!+