Ndị Rom 14:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 n’ihi na e dere, sị: “‘Dị nnọọ ka m dị ndụ,’ ka Jehova sịrị,+ ‘ikpere niile ga-egburu m n’ala, ire niile ga-ekwupụtakwa Chineke n’ihu ọha.’”+
11 n’ihi na e dere, sị: “‘Dị nnọọ ka m dị ndụ,’ ka Jehova sịrị,+ ‘ikpere niile ga-egburu m n’ala, ire niile ga-ekwupụtakwa Chineke n’ihu ọha.’”+