Ndị Rom 15:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 kama, dị nnọọ ka e dere, sị: “Ndị ọ na-adịghị ọkwa a maara ha banyere ya ga-ahụ ụzọ, ndị na-anụbeghịkwa ga-aghọta.”+
21 kama, dị nnọọ ka e dere, sị: “Ndị ọ na-adịghị ọkwa a maara ha banyere ya ga-ahụ ụzọ, ndị na-anụbeghịkwa ga-aghọta.”+