1 Ndị Kọrịnt 7:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Naanị ka onye ọ bụla na-eje ije otú Chineke si kpọọ ya,+ dị ka Jehova nyere onye ọ bụla òkè+ nke ya. Otú a kwa ka m na-enye iwu+ n’ọgbakọ niile.
17 Naanị ka onye ọ bụla na-eje ije otú Chineke si kpọọ ya,+ dị ka Jehova nyere onye ọ bụla òkè+ nke ya. Otú a kwa ka m na-enye iwu+ n’ọgbakọ niile.