1 Ndị Kọrịnt 7:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ibi úgwù+ apụtaghị ihe ọ bụla, ebighị úgwù+ apụtaghịkwa ihe ọ bụla, kama ọ bụ ime ihe Chineke nyere n’iwu nwere ihe ọ pụtara.+
19 Ibi úgwù+ apụtaghị ihe ọ bụla, ebighị úgwù+ apụtaghịkwa ihe ọ bụla, kama ọ bụ ime ihe Chineke nyere n’iwu nwere ihe ọ pụtara.+