1 Ndị Kọrịnt 7:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ụmụnna m, n’ọnọdụ ọ bụla+ a kpọrọ onye nke ọ bụla, ya nọgide na ya, ná mmekọrịta ya na Chineke.