1 Ndị Kọrịnt 7:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihe banyere ndị na-amaghị nwoke ma ọ bụ nwaanyị, enweghị m iwu ọ bụla nke si n’aka Onyenwe anyị, ma m na-ekwu uche m+ dị ka onye Onyenwe anyị+ meere ebere ịbụ onye kwesịrị ntụkwasị obi.+
25 N’ihe banyere ndị na-amaghị nwoke ma ọ bụ nwaanyị, enweghị m iwu ọ bụla nke si n’aka Onyenwe anyị, ma m na-ekwu uche m+ dị ka onye Onyenwe anyị+ meere ebere ịbụ onye kwesịrị ntụkwasị obi.+