2 Ndị Kọrịnt 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụrụ na anyị nọ ná mkpagbu, ọ bụ maka nkasi obi na nzọpụta unu;+ ma ọ bụ, ọ bụrụ na a na-akasi anyị obi, ọ bụ maka nkasi obi unu nke na-eme ka unu nwee ike ịtachi obi n’otu ahụhụ ahụ anyị na-atakwa.+ 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:6 Ụlọ Nche,11/1/1996, p. 14
6 Ọ bụrụ na anyị nọ ná mkpagbu, ọ bụ maka nkasi obi na nzọpụta unu;+ ma ọ bụ, ọ bụrụ na a na-akasi anyị obi, ọ bụ maka nkasi obi unu nke na-eme ka unu nwee ike ịtachi obi n’otu ahụhụ ahụ anyị na-atakwa.+