2 Ndị Kọrịnt 11:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M ga na-eme ihe m na-eme,+ ka m wee mee ka ha ghara inwe ihe ha ga-ekonye aka, bụ́ ndị na-achọ ihe ha ga-ekonye aka wee sị na anyị na ha hà n’ọkwá ahụ nke ha ji na-anya isi.
12 M ga na-eme ihe m na-eme,+ ka m wee mee ka ha ghara inwe ihe ha ga-ekonye aka, bụ́ ndị na-achọ ihe ha ga-ekonye aka wee sị na anyị na ha hà n’ọkwá ahụ nke ha ji na-anya isi.