2 Ndị Kọrịnt 11:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ana m ekwu ọzọ, sị, Ka onye ọ bụla ghara iche na mụ enweghị ezi uche. Ma, ọ bụrụ na unu chere otú ahụ n’ezie, nabatanụ m, ọ bụrụgodị dị ka onye na-enweghị ezi uche, ka mụ onwe m kwa wee nyatụ isi.+
16 Ana m ekwu ọzọ, sị, Ka onye ọ bụla ghara iche na mụ enweghị ezi uche. Ma, ọ bụrụ na unu chere otú ahụ n’ezie, nabatanụ m, ọ bụrụgodị dị ka onye na-enweghị ezi uche, ka mụ onwe m kwa wee nyatụ isi.+