2 Ndị Kọrịnt 12:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma n’agbanyeghị nke ahụ, eboghị m unu ibu arọ.+ Ka o sina dị, unu na-asị, adị m “akọ,” ejikwa m “ụzọ aghụghọ” jide unu.+
16 Ma n’agbanyeghị nke ahụ, eboghị m unu ibu arọ.+ Ka o sina dị, unu na-asị, adị m “akọ,” ejikwa m “ụzọ aghụghọ” jide unu.+