20 N’ihi na egwu na-atụ m na, mgbe m bịarutere,+ m nwere ike ịhụ unu otú m na-achọghị, m nwekwara ike ịdị unu otú unu na-achọghị, ma, kama nke ahụ, e nwere ike inwe esemokwu, ekworo,+ iwe iwe, ndọrọ ndọrọ, ikwu okwu azụ, ntamu, nfụli elu, ọgba aghara.+