Ndị Galeshia 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ụmụnna m, ọ bụrụgodị na mmadụ azọhie ụkwụ+ tupu ya amara na ọ zọhiere ụkwụ, unu ndị ruru eru n’ụzọ ime mmụọ,+ gbalịanụ iji mmụọ dị nwayọọ+ gbazie onye ahụ. Ka onye ọ bụla n’ime unu lekwasị onwe ya anya,+ a dịghị ama ama, a nwaakwa onye ahụ.+ Ndị Galeshia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:1 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 57 Ụlọ Nche,4/15/2012, p. 298/15/2008, p. 2711/15/2006, p. 29-304/1/2003, p. 24-251/15/1999, p. 21-225/15/1993, p. 20-2211/15/1992, p. 26-2911/15/1991, p. 2011/1/1990, p. 30
6 Ụmụnna m, ọ bụrụgodị na mmadụ azọhie ụkwụ+ tupu ya amara na ọ zọhiere ụkwụ, unu ndị ruru eru n’ụzọ ime mmụọ,+ gbalịanụ iji mmụọ dị nwayọọ+ gbazie onye ahụ. Ka onye ọ bụla n’ime unu lekwasị onwe ya anya,+ a dịghị ama ama, a nwaakwa onye ahụ.+
6:1 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 57 Ụlọ Nche,4/15/2012, p. 298/15/2008, p. 2711/15/2006, p. 29-304/1/2003, p. 24-251/15/1999, p. 21-225/15/1993, p. 20-2211/15/1992, p. 26-2911/15/1991, p. 2011/1/1990, p. 30