Ndị Efesọs 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma unu nwekwara olileanya n’ebe ọ nọ mgbe unu nụsịrị okwu nke eziokwu ahụ,+ bụ́ ozi ọma banyere nzọpụta unu.+ Mgbe unu kweresịịrị, e sikwa n’aka ya jiri mmụọ nsọ+ ahụ e kwere ná nkwa kaa unu akara,+ Ndị Efesọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:13 Ụlọ Nche,1/1/2007, p. 31
13 Ma unu nwekwara olileanya n’ebe ọ nọ mgbe unu nụsịrị okwu nke eziokwu ahụ,+ bụ́ ozi ọma banyere nzọpụta unu.+ Mgbe unu kweresịịrị, e sikwa n’aka ya jiri mmụọ nsọ+ ahụ e kwere ná nkwa kaa unu akara,+