Ndị Efesọs 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ma ọ bụrụ n’ezie na unu anụwo banyere ọrụ nlekọta+ nke obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ, nke e nyere m n’ihi unu, Ndị Efesọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:2 Ozi Alaeze,6/1998, p. 3
2 ma ọ bụrụ n’ezie na unu anụwo banyere ọrụ nlekọta+ nke obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ, nke e nyere m n’ihi unu,