Ndị Filipaị 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Otú o sina dị, ọ bụrụgodị na a na-awụsa m dị ka àjà ihe ọṅụṅụ+ n’elu àjà a na-achụ+ n’ihe metụtara ozi a na-ejere ọha mmadụ, nke okwukwe kpaliri unu ime,+ enwere m obi ụtọ, esokwa m unu niile na-aṅụrị ọṅụ.+ Ndị Filipaị Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:17 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1887 Ụlọ Nche,11/15/2000, p. 12
17 Otú o sina dị, ọ bụrụgodị na a na-awụsa m dị ka àjà ihe ọṅụṅụ+ n’elu àjà a na-achụ+ n’ihe metụtara ozi a na-ejere ọha mmadụ, nke okwukwe kpaliri unu ime,+ enwere m obi ụtọ, esokwa m unu niile na-aṅụrị ọṅụ.+