Ndị Filipaị 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ya mere, ka anyị niile bụ́ ndị tozuru okè+ nwee ụdị echiche a;+ ọ bụrụ na unu nwere echiche dị iche n’ụzọ ọ bụla, Chineke ga-ekpughere unu echiche ahụ ziri ezi. Ndị Filipaị Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:15 Ụlọ Nche,9/1/2000, p. 8-9
15 Ya mere, ka anyị niile bụ́ ndị tozuru okè+ nwee ụdị echiche a;+ ọ bụrụ na unu nwere echiche dị iche n’ụzọ ọ bụla, Chineke ga-ekpughere unu echiche ahụ ziri ezi.