Ndị Filipaị 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ee, ana m arịọkwa gị, ezigbo onye so m nyara yok,+ ka ị na-enyere ụmụ nwaanyị ndị a aka, bụ́ ndị mụ na ha gbakọrọ mbọ+ ọnụ n’ozi ọma, ha na Klement na ndị ọrụ ibe m ndị ọzọ,+ ndị aha ha+ dị n’akwụkwọ nke ndụ.+ Ndị Filipaị Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:3 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),9/2022, p. 15-16 Ụlọ Nche,11/15/1992, p. 20
3 Ee, ana m arịọkwa gị, ezigbo onye so m nyara yok,+ ka ị na-enyere ụmụ nwaanyị ndị a aka, bụ́ ndị mụ na ha gbakọrọ mbọ+ ọnụ n’ozi ọma, ha na Klement na ndị ọrụ ibe m ndị ọzọ,+ ndị aha ha+ dị n’akwụkwọ nke ndụ.+