Ndị Filipaị 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’eziokwu, unu ndị Filipaị makwaara na mgbe m malitere izisara unu ozi ọma, mgbe m hapụrụ Masedonia, ọ dịghị ọgbakọ ọ bụla mụ na ya kerịtara òkè n’inye ihe na ịnara ihe, ma e wezụga naanị unu;+
15 N’eziokwu, unu ndị Filipaị makwaara na mgbe m malitere izisara unu ozi ọma, mgbe m hapụrụ Masedonia, ọ dịghị ọgbakọ ọ bụla mụ na ya kerịtara òkè n’inye ihe na ịnara ihe, ma e wezụga naanị unu;+