1 Ndị Tesalonaịka 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’eziokwu, mgbe anyị na unu nọkwa, anyị na-agwa unu tupu o mee+ na a kawo ya aka na a ga-akpagbu anyị,+ dị nnọọ ka o mewokwara, dịkwa ka unu maara.+
4 N’eziokwu, mgbe anyị na unu nọkwa, anyị na-agwa unu tupu o mee+ na a kawo ya aka na a ga-akpagbu anyị,+ dị nnọọ ka o mewokwara, dịkwa ka unu maara.+