5 N’ezie, ọ bụ ya mere na mgbe m na-enwekwaghị ike idi ya, m zitere ya ka m wee mara banyere ikwesị ntụkwasị obi unu,+ n’ihi na, ma eleghị anya, Onye Ọnwụnwa+ ahụ pụrụ ịnwaworị unu ọnwụnwa n’ụzọ ụfọdụ, ndọgbu anyị dọgburu onwe anyị n’ọrụ ewee bụrụ n’efu.+