1 Ndị Tesalonaịka 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na olee otú anyị pụrụ isi gosi Chineke ekele anyị nwere n’ihi unu nakwa n’ihi ọṅụ niile anyị na-aṅụrị+ n’ihu ya n’ihi unu,
9 N’ihi na olee otú anyị pụrụ isi gosi Chineke ekele anyị nwere n’ihi unu nakwa n’ihi ọṅụ niile anyị na-aṅụrị+ n’ihu ya n’ihi unu,