1 Ndị Tesalonaịka 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na Chineke kpọrọ anyị ka anyị bụrụ ndị dị nsọ,+ ọ bụghị ka anyị bụrụ ndị na-adịghị ọcha. 1 Ndị Tesalonaịka Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:7 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),6/2023, p. 12-13 Ụlọ Nche,6/1/2012, p. 21