2 Ndị Tesalonaịka 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Pọl na Silvenọs na Timoti+ na-edetara ọgbakọ ndị Tesalonaịka, nke ya na Chineke bụ́ Nna anyị nakwa Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dị n’otu, akwụkwọ:
1 Pọl na Silvenọs na Timoti+ na-edetara ọgbakọ ndị Tesalonaịka, nke ya na Chineke bụ́ Nna anyị nakwa Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dị n’otu, akwụkwọ: