9 ma ọ bụrụ na ọ maara nke a, na a na-eme iwu, ọ bụghị n’ihi onye ezi omume, kama n’ihi ndị na-emebi iwu+ na ndị isi ike,+ ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke na ndị mmehie, ndị na-enweghị obiọma,+ ndị na-emerụ ihe dị nsọ, ndị na-egbu nna ha na ndị na-egbu nne ha, ndị ogbu mmadụ,