1 Timoti 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Okwu a+ kwesịrị ntụkwasị obi, kwesịkwa ka a nabata ya n’ụzọ zuru ezu, ya bụ, na Kraịst Jizọs bịara n’ụwa ịzọpụta ndị mmehie.+ N’ime ndị a, abụ m onye mbụ.+
15 Okwu a+ kwesịrị ntụkwasị obi, kwesịkwa ka a nabata ya n’ụzọ zuru ezu, ya bụ, na Kraịst Jizọs bịara n’ụwa ịzọpụta ndị mmehie.+ N’ime ndị a, abụ m onye mbụ.+