1 Timoti 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ihe mere e ji ekwu ihe a bụ na ihe niile Chineke kere dị mma,+ ọ dịghịkwa ihe e kwesịrị ịjụ+ ma ọ bụrụ na e ji inye ekele nata ya,+
4 Ihe mere e ji ekwu ihe a bụ na ihe niile Chineke kere dị mma,+ ọ dịghịkwa ihe e kwesịrị ịjụ+ ma ọ bụrụ na e ji inye ekele nata ya,+