2 Timoti 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 jiri nwayọọ na-ezi ndị isi ike ihe;+ n’ihi na, ma eleghị anya, Chineke pụrụ ime ka ha nwee nchegharị+ nke na-eduga n’ezi ihe ọmụma nke eziokwu,+ 2 Timoti Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:25 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 12 Ụlọ Nche,4/1/2006, p. 194/1/2003, p. 23-24
25 jiri nwayọọ na-ezi ndị isi ike ihe;+ n’ihi na, ma eleghị anya, Chineke pụrụ ime ka ha nwee nchegharị+ nke na-eduga n’ezi ihe ọmụma nke eziokwu,+