Ndị Hibru 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, ebe anyị nwere nnukwu onyeisi nchụàjà nke banyere n’eluigwe,+ ya bụ, Jizọs Ọkpara Chineke,+ ka anyị jidesie nkwusa anyị na-ekwusa banyere ya ike.+
14 Ya mere, ebe anyị nwere nnukwu onyeisi nchụàjà nke banyere n’eluigwe,+ ya bụ, Jizọs Ọkpara Chineke,+ ka anyị jidesie nkwusa anyị na-ekwusa banyere ya ike.+