Ndị Hibru 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na nnukwu onye nchụàjà anyị nwere abụghị onye na-apụghị imere anyị ebere+ n’adịghị ike anyị, kama ọ bụ onye a nwalere n’ụzọ niile dị ka anyị onwe anyị, ma o nweghị mmehie.+ Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:15 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 31 Ụlọ Nche,2/15/2000, p. 11-126/1/1995, p. 30-31
15 N’ihi na nnukwu onye nchụàjà anyị nwere abụghị onye na-apụghị imere anyị ebere+ n’adịghị ike anyị, kama ọ bụ onye a nwalere n’ụzọ niile dị ka anyị onwe anyị, ma o nweghị mmehie.+